MMETỤTA ỊKỤZI AKỤKỌ ELUIGWE NA ALA NDỊ IGBO N’ỤLỌ AKWỤKWỌ SEKỌNDỊRỊ N’ỊCHEKWA OMENAALA NA NJIRIMARA NDỊ IGBO
Abstract
This paper examines the influence of teaching Igbo cosmology in Nigerian secondary schools as a strategy for preserving cultural knowledge, values, and identity. It situates Igbo cosmology within broader discussions of indigenous knowledge systems, language education, and cultural transmission. Using a mixed-methods research design (surveys, interviews, classroom observation, and curriculum analysis), the study proposes ways to integrate cosmological content into existing curricula, identifies likely benefits for learners and communities, and addresses potential challenges (curricular overload, teacher preparedness, and possible tensions with religious pluralism). The paper concludes with practical recommendations for curriculum developers, teacher educators, and policymakers to harness cultural education for sustainable cultural preservation.
Ụmị
Nchọcha a na-enyocha mmetụta ịkụziri ụmụakwụkwọ sekọndịrị maka akụkọ eluigwe na ala ndị Igbo (Igbo cosmology) dị ka otu n’ime ụzọ isi chekwaa amamihe ọmụma omenaala, ụkpụrụ ndụ, na njirimara nke ndị Igbo Naijirịa. Ọ na-akọwa echiche gbasara eluigwe na ala ndị Igbo n’etiti mkparịtaụka doro anya gbasara ịmụta omenaala, asụsụ, na inyefe omenaala site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ. Site n’ụzọ nchọpụta ejikọrọ ọnụ (ajụjụ ọnụ, nyocha klasị, nyocha nkuzi na inyocha mmemme ọmụmụ), nchọcha a na-atụ aro ụzọ a ga-esi tinye ihe metutara eluigwe na ala n’ime ihe ọmụmụ oge ugbu a. Nchọcha a na-akọwa uru ndị ahụ a tụrụ anya n’ebe ụmụakwụkwọ na ọha obodo nọ, ma na-akpọku ka eleba anya n’ihe isi ike nwere ike ịpụta (dịka ime ka ọ bụrụ ihe ọmụmụ n’ụlọakwụkwọ, njikere ndị nkuzi, na esemokwu nwere ike ịpụta n’etiti okwukwe dị iche iche). Onye nchọcha tụrụ aro site n’ịnye ndụmọdụ bara uru nyee ndị na-agbazi kọrikulum ọmụmụ, ndị nkuzi, na ndị na-eme iwu, ka ha jiri mmụta gbasara omenaala mee ka ichekwa omeanala bụrụ ihe na-adịgide adịgide.
Keywords
Full Text:
PDFReferences
Ani, E. (2002). Traditional values and moral education among the Igbo. Enugu: Fourth Dimension.
Arinze, F. A. (1970). Sacrifice in Igbo Religion. Ibadan: Ibadan University Press.
Dei, G. J. S. (2000). Rethinking the role of Indigenous knowledges in the academy. Toronto: University of Toronto Press.
Dewey, J. (1938). Experience and education. New York: Macmillan.
Eze, R. I. (2022). Olu asụsụ ebe obibi ụlọ na mmetà nke ọma ụmụakwụkwọ sekọndrị sinịọ n’ịkpọpụta mkpụrụokwu asụsụ Igbo na zọnu mmụta Awgu Steti Enugwu. Ideal International Journal of Igbo Scholars’ Forum, Nigeria, 15(2), ISSN 2476-8421.
Eze, R. I., & Ewelum, C. P. (2023). Integrating Igbo cultural education and taboo (aru) beliefs in secondary school curriculum for sustainable development in Igboland. Ekwe Journal nke Ndi Igbo Scholars Forum Nigeria, 2(July 2023), ISSN 2476-3448.
Ezeani, P. U. (2017). Igbo cultural values and the modern youth. Enugu: CIDJAP Press.
Ezeanya-Esiobu, C. (2019). Indigenous knowledge and the African school. Nairobi: University of Nairobi Press.
Fafunwa, A. B. (1974). History of education in Nigeria. London: George Allen & Unwin.
Mbiti, J. S. (1969). African religions and philosophy. London: Heinemann.
Ngũgĩ wa Thiong’o. (1986). Decolonising the mind. London: James Currey.
Nwala, T. U. (1985). Igbo philosophy. Lagos: Lantern Books.
Nwaozuzu, G. (2007). Language and identity in Igbo education. Enugu: CIDJAP Press.
Nwoga, D. I. (1984). The Supreme God in Igbo traditional religion. Nsukka: University of Nigeria Press.
Uchendu, V. C. (1965). The Igbo of Southeast Nigeria. New York: Holt, Rinehart and Winston.
UNESCO. (2003). Convention for the safeguarding of the intangible cultural heritage. Paris: UNESCO.
UNESCO. (2021). Culture and digital transformation. Paris: UNESCO.
Refbacks
- There are currently no refbacks.
Copyright (c) 2025 Roseline Ifeoma Eze, PhD

This work is licensed under a Creative Commons Attribution-NonCommercial 4.0 International License.
ISSN (Print): 2695-2319
ISSN (Online): 2695-2327

This work is licensed under a Creative Commons Attribution-NonCommercial 4.0 International License.