MMETỤTA NKA ỌGỤGỤ NA MMETA NKEỌMA ỤMỤAKWỤKWỌ SEKỌNDỊRỊ NTA N’ỌMỤMỤ ASỤSỤ IGBO NA ZONU MMỤTA NSỤKA NA STETI ENUGWU
Abstract
Nchọcha a bụ iji chọpụta mmetụta nka ọgụgụ asụsụ Igbo na mmeta nkeọma ụmụakwụkwọ sekọndịrị nta na zonu mmụta Nsụka na Steti Enugwu. Mbunuche nchọcha a ga-elebe anya na ka ogo nka ọgụgụ, ngụpụta ederede naịchọpụta ụzọ a ga-esi kwalite ogo nka ọgụgụ ụmụakwụkwọ.Ndị nchọcha agbasoro usoro Sọvee Nkọwa na ajụjụ nchọcha atọ. Ụmụakwụkwọ e ji mee nchọcha bụ ụmụakwụkwọ sekọndịrị nta dịPuku iri atọ, nari asaa na asaa (3,777) n’ọnụọgụ nke e sitere n’usoro nhọrọ tụbọm tụbọm họpụta ọnụọgụ ụmụakwụkwọ dị narị atọ na iri ise (350) n’ọnụọgụ.Ngwa nchọcha e ji mee nchọcha dị iri abụọ na asatọ (28) na Mmetụta Mmeta nkeọma Ụmụakwụkwọ Sekọndịrị Nta N’ọmụmụ Asụsụ Igbo (MMNỌỤSNNAI), ndị nchọcha ji aka ha mepụta. Ndị ọkammụta atọ si na ngalaba asụsụ Igbo na Measurement na Evaluation nyochara ngwa nchọcha ndị a ma kwenye na ọ dabara na nchọcha e ji ya eme. Nwale ntụkwasiobị e mere n’ụlọakwụkwọ Community Sec School Edeoballa esoghi n’ebe nchọcha, nyere akara ntụkwasiobi 0.82.E ji miin na ndịpuizugbe wee zaa ajụjụ nchọcha. Nchọpụta gosiri na e nwere mmetụta nka ọgụgụ na mmeta nkeọma ụmụakwụkwọ sekọndịrị nta n’ ọmụmụ asụsụ Igbo maka naịgụpụta mkpụrụokwu asụsụ Igbo na-enye ọtụtụ ụmụakwụkwọ nsogbu, ndị nne na nna ụfọdụ anaghị azụtara ụmụaka ha akwụkwọ ọgụgụ asụsụ Igbo ma ya fọdụ inye ha ohere inwe ịkpakọrịta n’asụsụ Igbo. Aro ndị nchọcha bụ ka ndị nne na nna na-agbaziri ụmụaka ha inwe mmasị nakwa ọgụgụ ihe n’asụsụ Igbo, Ụlọakwụkwọ inye ụmụakwụkwọ mere nkeọmaonyinye akwụkwọ ọgụgụ Igbo, iwepụta ụbọchị pụrụ iche maka ọgụgụ n’asụsụ Igbo, site n’ime ka ihe niile n’oge ọmụmụ asụsụ Igbo na-agbado ụkwụ na nka ọgụgụ. N’ikpeazụ, ka ndị nkụzị asụsụ Igbo malite n’ogoagụmakwụkwọọtaakara na praịmarị kuzibe nka ọgụgụ maka ịkwalite mmeta nke oma ha ọkachasị n’ogo ule ukwu sekọndịrị nta.
Keywords
Full Text:
PDFReferences
Anọzie, C. C. (1999). Lingwistiki Sayensi Asụsụ. Nsukka: Fulladu Publishing Company.
Arumobi, C. V., & Ukwuoma, S. (2016). Information literacy in Nigerian universities: Trends, challenges, and opportunities. New Library, 117(5/6).
Bruner, J. (1983). Child’s talk. Norton. Retrieved from http://tip.psychology.org/bruner/html on 17/12/2023.
Encyclopedia Britannica. (2009). Bruner, Jerome S. Encyclopedia Britannica 2009 Student and Home Edition (DVD). Chicago: Encyclopedia Britannica. Retrieved on 17/12/2023.
Eze, R. I. (2023). Mmekpaahụ olundị n’ịdeta edemede asụsụ Igbo n’ụlọakwụkwọ sekọndịrị sinịọ n’okpuru ọchịchị ụzọ ụwanị Steti Enugwu, Naịjiria. Nsukka Journal of the Humanities, 31(2). Retrieved from www.njh.com.ng/EISSN2361-0034.
Eze, R.I. (2022). Nka Usoro Nchọcha n’Asụsụ Igbo. Nsukka: ISBN: 978-56751-7-7, Chuka Educational Publishers
Ezema, C. A. (2021). Nka ọgụgụ. In M. O. Omeje & G. T. Onwuka (Eds.), Ntọala Nkụzi na Ọmụmụ Asụsụ Igbo. Nsukka: Paschal Communications.
Federal Republic of Nigeria. (2013). National Policy on Education. Lagos: NERDC Press.
Mbah, B. M. (2007). Crying wolf in Igbo studies: The resort of the idle scholar. Journal of Igbo Studies, 2, 72–80.
Mgbodile, T. O. (1999). Fundamentals of Language Education. Nsukka: Mike Social Press.
Nworgu, B. G. (2015). Educational Research: Basic Issues and Methodology. Ibadan: Wisdom Publishers Ltd.
Ohiri-Aniche, C. (2004). Nkụzị Igbo Dị Ka Asụsụ Epum (Igbo L1) N’ụlọ Akwụkwọ Ndị Sekọndịrị. Port-Harcourt: Emhari Publications.
Ohiri-Aniche, C. (2006). Nkụzị na ọmụmụ asụsụ Igbo kemgbe afọ ndị 1990. Journal of Igbo Studies, 1.
Oriogu, C. D. (2015). Catch them young: Developing and improving school libraries and reading habits of secondary school students in Nigeria. Journal of Education and e-Learning Research, 2(4).
Otache, I. (2020). Poor reading culture in Nigeria: The way forward. African Journal of Social Science.
Oyowole, O. (2017). Impact of poor reading culture among chosen secondary schools students. Retrieved from http://www.webpages.uidaho.edu/mobile on 03/04/2020.
Umo, C. U., & Ezema, T. O. (2007). Mkpanaaka Akwụkwọ Ọmụmụ Nchọcha n’Asụsụ na Omenala Igbo. Nsukka: Ifedịmma Communications.
West African Eụamination Council – 2017-2023.IgboChief Eụaminer’s Reports, The West African Senior School Certificate May/June Examination, Lagos: WAEC.
Refbacks
- There are currently no refbacks.
Copyright (c) 2025 Chinenye A. Ezema, Roseline Ifeoma Eze

This work is licensed under a Creative Commons Attribution-NonCommercial 4.0 International License.
ISSN (Print): 2695-2319
ISSN (Online): 2695-2327

This work is licensed under a Creative Commons Attribution-NonCommercial 4.0 International License.