MMETỤTA MMEKỌRỊTA ỤMỤAKWỤKWỌ NA NDỊ NKỤZI NA-ENWE N’ỌMỤMỤ ASỤSỤ IGBO NA SEKỌNDỊRỊ UKWU DỊ NA MPAGHARA NSỤKA NA STEETI ENUGWU

Joy Ifeadikanwa Obayi, PhD

Abstract


Nchọcha a lebara anya na mmetụta mmekọrịta ndị nkụzi na ụmụakwụkwọ na mmụta asụsụ Igbo n’ogo sekọndịrị ukwu na mpaghara Nsụka nke steeti Enugwu. A jụrụ ajụjụ nchọcha anọ iji chọpụta mmetụta a. Ọ bụ nlegharịadịm nkọwa ka e ji mee nchọcha a. Ndị e ji mee nchọcha dị otu narị nke e siri n’ụlọakwụkwọ iri n’ime ụlọakwụkwọ iri atọ na abụọ dị na Nsụka. E jikwa nka n’usoro nsere tụmbọm tụmbọm were sere ụlọakwụkwọ na ụmụakwụkwọ e jiri mee nchọcha. Ọ bụ njụmaaza bụ ngwa nchọcha e jiri mee nchọcha nke e kewara ụzọ anọ. E nyochakwara ngwa nchọcha ma nye ntụzi aka na ya nke nyere aka na nchọcha a. A chọpụtara na ihe ndịa bụ ihe na-emetụta ụmụakwụkwọ mgbe ha na-amụ asụsụ Igbo. Nke mbụ bụ mmetụta na nkwado onye nkụzi na-enye ụmụakwụkwọ mgbe ha na-amụ ederede n’Igbo, ndị nkụzi ikwanyere ụmụakwụkwọ ugwu mara na ha bụ mmadụ, onyenkụzi na ụmụakwụkwọ ịkparịtaụka ka ha ghọta ihe ụmụakwụkwọ chọrọ ka ha ghọta site n’ịgbaziri ha ụzọ na ige ha ntị; onyenkụzi ịbụ onye ụmụakwụkwọ nwere ike ịbịakute jụọ ase; onyenkụzi ibụ onye ga-eme ka klaasị na-adị ụtọ ịbata gee ntị, sonye n’ịsa ajụjụ na mmekọrịta ụmụakwụkwọ na ibe ha na-eme na klaasị. Mmekọrịta ndị nkụzi na ụmụakwụkwọ na-enye aka ka ndị nkụzi na-amata ụmụakwụkwọ ha nke ọma, mara ebe onye si abịa na otu ndị obodo ahụ si eme omume. Ntụnye aro ga-akwara sị na ọ dị mkpa ihụ na mmekọrịta ndị nkụzi na ụmụakwụkwọ gara n’ihu n’ihi ezi mkpụrụ ọ na-amịpụta site n’ịgba mbọ hụ na e nwere nkụzi maka iwulite mmekọrịta ndị nkụzi na ụmụakwụkwọ site n’ime ka a mara mkpa ọ dị inwe ọmịiko, ige ntị, mkparịtaụka ya na nka nkụzi dị iche iche e ji eme ka mmụta dị ire na klaasị.


Keywords


Asụsụ Igbo, Mmekọrịta, onyenkụzi, ụmụakwụkwọ, ṅka nkụzi.

Full Text:

PDF

References


Adeoye, J.M. (2013). Trends in Cost and Productivity of Secondary Education in Ogbomosho Central Local Government Area of Oyo State. Unpublished M.Ed. Thesis. University of Ibadan.

Bandura, A. (1977). “Self-Efficacy: Toward a Unifying Theory of Behavioral Change”, a Seminal work that introduced the concept of self-efficacy and its role in human behavior. https://psycnet.apa.org

Bauer, L. (2017). The Linguistics students’ handbook. Edinburgh: University Press.

Bolby, J. & Ainsworth, M. (1960). Attachment Theory: https://www.verywellmind.com

Castelli, D.M., Barcelona, J.M., & Bryant, L. (2015). Contextualizing Physical Literacy in the school environment: The Challenges. Journal of Sport and Health Science, 4 (2), 156 -163.

Downer, J.T. (2012). A course on effective teacher-child interactions: Effects on teacher beliefs, knowledge and observed practice. American educational research journal, 49 (1), 88 – 123.

Downer, J.T., Stuhlman, M., Schweig, J., Martinez, J.F., & Ruzek, E. (2015). Measuring effective teacher-student interactions from a student perspective: A multi-level analysis.The journal of Early Adolescence, 35 (5 – 6), 722 – 758.

Egbokhan, B. (2016). Executive Stress and Inculcation: A lecture note in industrial psychology. Federal Polytechnic Bauchi.

Federal Republic of Nigeria (2014). National Policy on Education.Federal Ministry of Education

Proverbs 27: 17 – 18. Iron sharpneth Iron…New Living Bible.

Iwuala, O.G. (2021). Technology and cultural preservation; The issues with Africa. Retrieved from http://www.language.org

Kranea, V., Nessa, O., Holter-Sorensena, N., Karlssona, B., & Binderb, P. (2017). You notice that there is something positive about going to school: How teachers’ kindness can promote positive teacher-student relationship in upper secondary school. International Journal of Adolesence and Youth, 22 (4), 377 – 389.

Mark, U.C. (2014). Development perspective on the self-esteem.in P.H. Mussen (Ed). Handbook of child psychology, 4 (2), 6 – 10.

Mbah, B.M. na Mbah, E.E. (2014). Atụtụ amụmamụ asụsụ. Enugu: University of Nigeria Press.

Ngaka, W., Openjuru, G., & Mazur, R.E. (2012). Exploring formal and non-frmal education practices for integrated and diverse learning environments in Uganda.

Nwadike, I.U. (2002). Igbo language in education: An historical study. Uruowulu- Obosi: Pacific publishers.

Nurmin, J.E. (2014). Students’ Characteristics and teacher-child relationships in instruction: a meta-analysis, Educational Research Review. 7 (30), 177 – 179.

Nweke, O. (2021). Ethnographic: Way forward. Retrieved from http://www.language.org

Nworgu, B.G. (2015). Educational research basic issues and methodology. Ibadan: Wisdom Publishers.

Odo, C.C. & Onwuka, G.T. (2024). Adimire kọmputa na mmeta nke ọma ụmụakwụkwọ siniọ sekọndịrị n’ọmụmụ Abụ Ederede Igbo na Zoonu Mmụta Nsukka na Steeti Enugu. International Journal of Arts and Technology Education (IJATE) 13 (1), 33 – 47.

Ofomata, C.E. (2015). Ndezu Ụtọasụsụ Igbo. Enugu: Format Publishers (Nig).

Oyima, I.Y. (2022). Digitaliztion of linguistic heritage. Retrieved from http://www.google.com

Pianta, R.C., Hamre, B.K., & Allen, J.P. (2012). Teacher-Student relationships and engagement: Conceptualizing, measuring, and improving the capacity of classroom interactions. Handbook of research on students’ engagement: Springer, 365 – 386.

Roorda, D.L., & Koomen, H.M.Y.., Spilt, J.L., & Oorta, F.J. (2011). The influence of effective teacher-student relationships on students’ school engagement and achievement: A meta-analytic approach. Review of Educational Research, 81 (4), 493 – 529.

Stephanou, G., & Doulkeridou, M. (2020). Parental Competence belifs and attributions for achievement in kindergarten: Effects on Parent expectations for later school achievement. International Journal of Social Science Research, 8 (2), 199 – 224. https://doi.org/10.5296/ijssr.v812.16766

Ugbor, G. & Obayi, J.I. (2024). Nkanụụzụ Dika Ngwa Nchekwaba Asụsụ na Omenala Igbo na mpaghara Ọwụwa Anyanwụ Naịjiria. International Journal of Arts and Technology Education (IJATE), 13 (1), 17 – 24.

Verger, A., Altinyeiken, H.K., & Novelli, M. (2018). Global education policy and international development: New agenda, issues and policies. Bloomsbury Publishing.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.


Copyright (c) 2026 Joy Ifeadikanwa Obayi, PhD

Creative Commons License
This work is licensed under a Creative Commons Attribution-NonCommercial 4.0 International License.

 

 

 

 

 

 

 

 

 

 ISSN (Print):   2695-2319

ISSN (Online): 2695-2327

 

 

   

 

Creative Commons License
This work is licensed under a Creative Commons Attribution-NonCommercial 4.0 International License.